Ndị Hibru 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Dị ka ihe atụ, ònye n’ime ndị mmụọ ozi ka Chineke gwatụrụla, sị: “Ị bụ ọkpara m. Abụrụla m nna gị taa”?+ ma ọ bụ “M ga-abụ nna ya, ọ ga-abụkwa ọkpara m”?+
5 Dị ka ihe atụ, ònye n’ime ndị mmụọ ozi ka Chineke gwatụrụla, sị: “Ị bụ ọkpara m. Abụrụla m nna gị taa”?+ ma ọ bụ “M ga-abụ nna ya, ọ ga-abụkwa ọkpara m”?+