Ndị Hibru 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma o kwuru banyere Ọkpara ya, sị: “Ọ bụ Chineke nyere gị ikike ịchị*+ ruo mgbe niile ebighị ebi, mkpanaka Alaeze gị bụkwa mkpanaka ezi omume.* Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:8 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 6
8 Ma o kwuru banyere Ọkpara ya, sị: “Ọ bụ Chineke nyere gị ikike ịchị*+ ruo mgbe niile ebighị ebi, mkpanaka Alaeze gị bụkwa mkpanaka ezi omume.*