Ndị Hibru 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ị ga-afụkọtakwa ha ka ákwà mgbokwasị, a ga-agbanwekwa ha ka uwe. Ma ị ka bụ onye ị bụ, e nweghịkwa mgbe ị ga-akwụsị ịdị ndụ.”+
12 Ị ga-afụkọtakwa ha ka ákwà mgbokwasị, a ga-agbanwekwa ha ka uwe. Ma ị ka bụ onye ị bụ, e nweghịkwa mgbe ị ga-akwụsị ịdị ndụ.”+