Ndị Hibru 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Chineke sokwa gbaa àmà. O ji ihe àmà na ihe ịtụnanya na ọrụ ebube dị iche iche+ nakwa mmụọ nsọ ya o nyere ndị na-ejere ya ozi otú o si chọọ gbaa àmà a.+
4 Chineke sokwa gbaa àmà. O ji ihe àmà na ihe ịtụnanya na ọrụ ebube dị iche iche+ nakwa mmụọ nsọ ya o nyere ndị na-ejere ya ozi otú o si chọọ gbaa àmà a.+