Ndị Hibru 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụ ya mere o ji dị ka “ụmụnna” ya n’ụzọ niile,+ ka o wee bụrụ nnukwu onye nchụàjà dị obi ebere, onye a tụkwasịkwara obi n’ozi ọ na-ejere Chineke, nakwa ka o wee chụọ àjà+ maka mmehie ụmụ mmadụ nke ga-eme ka ha na Chineke dị n’udo.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:17 Ụlọ Nche,4/15/2007, p. 212/1/2007, p. 20-21
17 Ọ bụ ya mere o ji dị ka “ụmụnna” ya n’ụzọ niile,+ ka o wee bụrụ nnukwu onye nchụàjà dị obi ebere, onye a tụkwasịkwara obi n’ozi ọ na-ejere Chineke, nakwa ka o wee chụọ àjà+ maka mmehie ụmụ mmadụ nke ga-eme ka ha na Chineke dị n’udo.+