Ndị Hibru 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi na e zikwara anyị ozi ọma+ otú e ziri ha. Ma okwu ha nụrụ abaraghị ha uru n’ihi na ha enweghị ụdị okwukwe ndị rubere isi nwere.
2 N’ihi na e zikwara anyị ozi ọma+ otú e ziri ha. Ma okwu ha nụrụ abaraghị ha uru n’ihi na ha enweghị ụdị okwukwe ndị rubere isi nwere.