Ndị Hibru 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na e kwuru n’otu ebe n’Akwụkwọ Nsọ banyere ụbọchị nke asaa, sị: “Chineke zuru ike n’ụbọchị nke asaa mgbe ọ rụchara ọrụ ya niile.”+
4 N’ihi na e kwuru n’otu ebe n’Akwụkwọ Nsọ banyere ụbọchị nke asaa, sị: “Chineke zuru ike n’ụbọchị nke asaa mgbe ọ rụchara ọrụ ya niile.”+