Ndị Hibru 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na ọ bụrụ na Joshụa+ du ha gaa n’ebe ha so Chineke zuo ike, Chineke agaraghị emecha kwuo banyere ụbọchị izu ike ọzọ. Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:8 Ụlọ Nche,7/15/2011, p. 267/15/1998, p. 18
8 N’ihi na ọ bụrụ na Joshụa+ du ha gaa n’ebe ha so Chineke zuo ike, Chineke agaraghị emecha kwuo banyere ụbọchị izu ike ọzọ.