Ndị Hibru 6:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị mmadụ na-eji onye ka ha aṅụ iyi, iyi ha na-aṅụ na-emekwa ka esemokwu bie n’ihi na ọ na-egosi na ihe ha kwuru bụ eziokwu.+
16 Ndị mmadụ na-eji onye ka ha aṅụ iyi, iyi ha na-aṅụ na-emekwa ka esemokwu bie n’ihi na ọ na-egosi na ihe ha kwuru bụ eziokwu.+