Ndị Hibru 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 n’ihi na nna nna ya Ebreham amụbeghị ya* mgbe Melkizedek zutere Ebreham.+