Ndị Hibru 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O doro anya na Onyenwe anyị si n’ebo Juda,+ ma e nweghị mgbe Mosis kwuru na ndị nchụàjà ga-esi n’ebo ahụ.
14 O doro anya na Onyenwe anyị si n’ebo Juda,+ ma e nweghị mgbe Mosis kwuru na ndị nchụàjà ga-esi n’ebo ahụ.