19 N’ihi na mgbe Mosis gwachara ndị Izrel niile ihe niile e kwuru n’Iwu ahụ, o weere ọbara oké ehi na nke ewu, gwakọta ha na mmiri, jirizie owu na-acha uhie uhie e kere n’okporo osisi hisop fesa ọbara ahụ n’akwụkwọ ọgbụgba ndụ, fesakwa ya ndị Izrel niile,