Ndị Hibru 9:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma ọ́ bụghị ya, ọ ga na-ata ahụhụ mgbe mgbe malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa. Ma ugbu a, ọ pụtara naanị otu ugboro n’ọgwụgwụ oge a* ka o si n’àjà o ji onwe ya chụọ wepụ mmehie.+
26 Ma ọ́ bụghị ya, ọ ga na-ata ahụhụ mgbe mgbe malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa. Ma ugbu a, ọ pụtara naanị otu ugboro n’ọgwụgwụ oge a* ka o si n’àjà o ji onwe ya chụọ wepụ mmehie.+