Ndị Hibru 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Malite mgbe ahụ gawa, ọ nọ na-eche ruo mgbe a ga-eme ka ndị iro ya bụrụ ihe o ji agbakwasị ụkwụ.+