Ndị Hibru 10:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 N’ihi ya, unu akwụsịla inwe obi ike,* ebe ọ bụ na unu ga-enweta ụgwọ ọrụ dị ukwuu.+