Ndị Hibru 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ okwukwe ka Ebel ji chụọrọ Chineke àjà ka nke Ken mma.+ Ọ bụkwa okwukwe ahụ mere e ji gbaara ya àmà na ọ bụ onye ezi omume n’ihi na Chineke nabatara onyinye ya.+ Ọ bụ eziokwu na ọ nwụrụ, ọ ka si n’okwukwe ya na-ekwu okwu.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:4 Ezigbo Ofufe, p. 15, 16-19 Ụlọ Nche,5/15/2015, p. 201/1/2013, p. 12, 13-151/15/2002, p. 238/15/2000, p. 13-147/15/1993, p. 16 Ṅomie, p. 9, 14-16
4 Ọ bụ okwukwe ka Ebel ji chụọrọ Chineke àjà ka nke Ken mma.+ Ọ bụkwa okwukwe ahụ mere e ji gbaara ya àmà na ọ bụ onye ezi omume n’ihi na Chineke nabatara onyinye ya.+ Ọ bụ eziokwu na ọ nwụrụ, ọ ka si n’okwukwe ya na-ekwu okwu.+
11:4 Ezigbo Ofufe, p. 15, 16-19 Ụlọ Nche,5/15/2015, p. 201/1/2013, p. 12, 13-151/15/2002, p. 238/15/2000, p. 13-147/15/1993, p. 16 Ṅomie, p. 9, 14-16