Ndị Hibru 11:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ ya mere e ji si n’otu nwoke, onye e weere ahụ́ ya ka nke nwụrụla anwụ,+ mụta ụmụ dị ọtụtụ+ ka kpakpando dị n’eluigwe, ndị a na-enweghịkwa ike ịgụta ọnụ ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:12 Ụlọ Nche,7/15/1993, p. 17
12 Ọ bụ ya mere e ji si n’otu nwoke, onye e weere ahụ́ ya ka nke nwụrụla anwụ,+ mụta ụmụ dị ọtụtụ+ ka kpakpando dị n’eluigwe, ndị a na-enweghịkwa ike ịgụta ọnụ ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri.+