Ndị Hibru 11:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ọ bụ okwukwe ndị Izrel mere ka mgbidi Jeriko daa mgbe ha gbachara ya gburugburu ụbọchị asaa.+