Ndị Hibru 12:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu echefuchaakwala ndụmọdụ ahụ Chineke nyere unu ka ụmụ ya, sị: “Nwa m, eledala aka ná ntị Jehova* na-adọ gị anya, adakwala mbà mgbe ọ na-abara gị mba; Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:5 Ụlọ Nche,3/15/2012, p. 28
5 Unu echefuchaakwala ndụmọdụ ahụ Chineke nyere unu ka ụmụ ya, sị: “Nwa m, eledala aka ná ntị Jehova* na-adọ gị anya, adakwala mbà mgbe ọ na-abara gị mba;