Ndị Hibru 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na ha na-adọ anyị aka ná ntị ruo obere oge otú ha chere dị mma, ma Chineke na-adọ anyị aka ná ntị ga-abara anyị uru ka anyị wee dị nsọ ka ya.+
10 N’ihi na ha na-adọ anyị aka ná ntị ruo obere oge otú ha chere dị mma, ma Chineke na-adọ anyị aka ná ntị ga-abara anyị uru ka anyị wee dị nsọ ka ya.+