Ndị Hibru 12:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Na-elezinụ anya ka a ghara inwe onye ọ bụla n’ime unu na-agaghị enweta amara Chineke, ka mgbọrọgwụ ọjọọ ọ bụla ghara ipulite n’etiti unu ma kpata nsogbu, merụọkwa ọtụtụ ndị.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:15 Ụlọ Nche,10/15/2008, p. 3211/1/2006, p. 26
15 Na-elezinụ anya ka a ghara inwe onye ọ bụla n’ime unu na-agaghị enweta amara Chineke, ka mgbọrọgwụ ọjọọ ọ bụla ghara ipulite n’etiti unu ma kpata nsogbu, merụọkwa ọtụtụ ndị.+