Ndị Hibru 12:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Leziekwanụ anya ka a ghara inwe onye ọ bụla n’ime unu na-akwa iko* ma ọ bụ onye ọ bụla na-ejighị ihe dị nsọ kpọrọ ihe ka Ịsọ, onye nyefere onye ọzọ ihe o kwesịrị inweta dị ka ọkpara ka o wee nweta otu efere nri.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:16 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2017, p. 14-15 Ụlọ Nche,5/15/2013, p. 285/1/2002, p. 10-11
16 Leziekwanụ anya ka a ghara inwe onye ọ bụla n’ime unu na-akwa iko* ma ọ bụ onye ọ bụla na-ejighị ihe dị nsọ kpọrọ ihe ka Ịsọ, onye nyefere onye ọzọ ihe o kwesịrị inweta dị ka ọkpara ka o wee nweta otu efere nri.+