Ndị Hibru 12:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na unu ma na mgbe o mechara chọọ ka a gọzie ya, a jụrụ ya. N’agbanyeghị na ọ gbalịsiri ike ime ka ọ gbanwee obi ya,* anya mmiri agbaakwa ya,+ o nwetaghị ihe ọ bụla.
17 N’ihi na unu ma na mgbe o mechara chọọ ka a gọzie ya, a jụrụ ya. N’agbanyeghị na ọ gbalịsiri ike ime ka ọ gbanwee obi ya,* anya mmiri agbaakwa ya,+ o nwetaghị ihe ọ bụla.