Ndị Hibru 12:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 nke ụda opi si na ya na-ada,+ a na-anụkwa olu si na ya na-ekwu okwu.+ Mgbe ndị Izrel nụrụ olu a, ha rịọrọ ka a ghara ịgwa ha okwu ọ bụla ọzọ.+
19 nke ụda opi si na ya na-ada,+ a na-anụkwa olu si na ya na-ekwu okwu.+ Mgbe ndị Izrel nụrụ olu a, ha rịọrọ ka a ghara ịgwa ha okwu ọ bụla ọzọ.+