Jems 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ọ na-abụ anwụ chawa, e nwee oké okpomọkụ, ahịhịa ndụ akpọnwụọ, okooko ya adapụsịa, mma ọ mara alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka ọgaranya ga-akpọnwụ ka ọ na-achụ akụnụba.+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:11 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 10
11 N’ihi na ọ na-abụ anwụ chawa, e nwee oké okpomọkụ, ahịhịa ndụ akpọnwụọ, okooko ya adapụsịa, mma ọ mara alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka ọgaranya ga-akpọnwụ ka ọ na-achụ akụnụba.+