Jems 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 O ji okwu ya bụ́ eziokwu mee ka anyị dịrị ndụ n’ihi na ọ bụ uche ya.+ Ihe mere o ji mee ya bụ ka anyị bụrụ ndị mbụ ọ họọrọ n’ime ndị niile o kere.+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:18 Ụlọ Nche,1/1/2007, p. 2211/15/1997, p. 11-12 Mmezu Mkpughe, p. 202-203
18 O ji okwu ya bụ́ eziokwu mee ka anyị dịrị ndụ n’ihi na ọ bụ uche ya.+ Ihe mere o ji mee ya bụ ka anyị bụrụ ndị mbụ ọ họọrọ n’ime ndị niile o kere.+