Jems 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ùnu na-aka akwanyere onye nke yi ákwà mara mma ùgwù wee sị ya, “Nọdụ ala n’ebe a mara mma,” ma sị onye ogbenye ahụ, “Enyi, guzoro ọtọ,” ma ọ bụ, “Nọrọ ọdụ n’ala ebe ahụ”?+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:3 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 13-14
3 Ùnu na-aka akwanyere onye nke yi ákwà mara mma ùgwù wee sị ya, “Nọdụ ala n’ebe a mara mma,” ma sị onye ogbenye ahụ, “Enyi, guzoro ọtọ,” ma ọ bụ, “Nọrọ ọdụ n’ala ebe ahụ”?+