Jems 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụrụ ihe unu na-eme, ọ pụtara na unu na-ewere na otu onye ka ibe ya mma,+ unu aghọọkwala ndị ikpe na-ekpe ikpe mkpegbu.+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:4 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 14
4 Ọ bụrụ ihe unu na-eme, ọ pụtara na unu na-ewere na otu onye ka ibe ya mma,+ unu aghọọkwala ndị ikpe na-ekpe ikpe mkpegbu.+