Jems 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ọ bụ onye sịrị, “Akwala iko,”+ sịkwara, “Egbula mmadụ.”*+ N’ihi ya, ọ bụrụ na ị naghị akwa iko ma ị na-egbu mmadụ, ị na-ada iwu. Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:11 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 14
11 N’ihi na ọ bụ onye sịrị, “Akwala iko,”+ sịkwara, “Egbula mmadụ.”*+ N’ihi ya, ọ bụrụ na ị naghị akwa iko ma ị na-egbu mmadụ, ị na-ada iwu.