Jems 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 ma otu onye n’ime unu asị ya: “Ya dịrị gị ná mma, nwetakwa uwe ị ga-eyi na nri ga-ezuru gị n’ụbọchị,” ma unu enyeghị ya ihe ahụ́ ya chọrọ, olee uru ọ bara?+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:16 Ụlọ Nche,5/1/2001, p. 511/15/1997, p. 14-15
16 ma otu onye n’ime unu asị ya: “Ya dịrị gị ná mma, nwetakwa uwe ị ga-eyi na nri ga-ezuru gị n’ụbọchị,” ma unu enyeghị ya ihe ahụ́ ya chọrọ, olee uru ọ bara?+