-
Jems 2:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ma, otu onye ga-asị: “I nwere okwukwe, mụnwa ana-eme ihe dị mma. Olee otú ị ga-esi gosi m na i nwere okwukwe ma ọ bụrụ na ị naghị eme ihe dị mma? M ga-eji ihe dị mma m na-eme gosi gị na m nwere okwukwe.”
-