Jems 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ụmụnna m, ọ bụghị unu niile kwesịrị ịbụ ndị nkụzi, n’ihi na unu ma na Chineke ga-enyocha anyị nke ọma maka ihe anyị kụziri, kpeekwa anyị ikpe maka ya.+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:1 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 169/15/1995, p. 30
3 Ụmụnna m, ọ bụghị unu niile kwesịrị ịbụ ndị nkụzi, n’ihi na unu ma na Chineke ga-enyocha anyị nke ọma maka ihe anyị kụziri, kpeekwa anyị ikpe maka ya.+