Jems 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụ ya mere unu ji na-achọ inweta ihe, ma unu anaghị enweta ya. Unu kpọrọ ibe unu asị.* Ihe ndị ọzọ nwe na-agụkwa unu agụụ, ma unu agaghị enweta ihe ọ bụla. Unu na-alụ ọgụ, na-alụkwa agha.+ Unu enweghị ihe n’ihi na unu anaghị arịọ ihe ọ bụla. Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:2 Ụlọ Nche,9/1/1998, p. 1211/15/1997, p. 199/15/1995, p. 4
2 Ọ bụ ya mere unu ji na-achọ inweta ihe, ma unu anaghị enweta ya. Unu kpọrọ ibe unu asị.* Ihe ndị ọzọ nwe na-agụkwa unu agụụ, ma unu agaghị enweta ihe ọ bụla. Unu na-alụ ọgụ, na-alụkwa agha.+ Unu enweghị ihe n’ihi na unu anaghị arịọ ihe ọ bụla.