-
Jems 4:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ọ bụrụkwa na unu arịọ, unu anaghị arịọta n’ihi na ihe unu na-arịọ maka ya bụ ihe na-agụ anụ ahụ́ unu agụụ na ihe unu ga-eji mee ihe ọjọọ.
-