Jems 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, amara Chineke na-emere anyị na-enyere anyị aka ka ihe ndị ahụ kwụsị ịna-agụ anyị agụụ. Ọ bụ ya mere Akwụkwọ Nsọ ji sị: “Ihe ndị mpako anaghị amasị Chineke,+ ma ọ na-emere ndị dị umeala n’obi amara.”+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:6 Ụlọ Nche,2/1/1999, p. 69/1/1998, p. 12-1311/15/1997, p. 19-20
6 Ma, amara Chineke na-emere anyị na-enyere anyị aka ka ihe ndị ahụ kwụsị ịna-agụ anyị agụụ. Ọ bụ ya mere Akwụkwọ Nsọ ji sị: “Ihe ndị mpako anaghị amasị Chineke,+ ma ọ na-emere ndị dị umeala n’obi amara.”+