Jems 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 E nwere naanị otu onye, bụ́ Onye na-enye iwu na Onyeikpe,+ onye nwere ike ịzọpụta mmadụ, nweekwa ike ibibi mmadụ.+ Ma, ònye ka ị bụ mere ị ga-eji na-ekpe onye agbata obi gị ikpe?+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:12 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 21
12 E nwere naanị otu onye, bụ́ Onye na-enye iwu na Onyeikpe,+ onye nwere ike ịzọpụta mmadụ, nweekwa ike ibibi mmadụ.+ Ma, ònye ka ị bụ mere ị ga-eji na-ekpe onye agbata obi gị ikpe?+