Jems 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu ebiela ndụ okomoko n’ụwa, unu emeekwala ihe na-atọ anụ ahụ́ unu ụtọ. Unu eriela ihe, buokwa ibu ka ehi na-eche ụbọchị a ga-egbu ya.+ Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:5 Ụlọ Nche,11/15/1997, p. 22
5 Unu ebiela ndụ okomoko n’ụwa, unu emeekwala ihe na-atọ anụ ahụ́ unu ụtọ. Unu eriela ihe, buokwa ibu ka ehi na-eche ụbọchị a ga-egbu ya.+