1 Pita 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụ ya bụ Nna anyị. Ọ họọrọ unu maka na ọ bụ ihe o bu n’obi ime kemgbe.+ O ji mmụọ nsọ doo unu nsọ,+ ka unu wee na-erubere ya isi, dịkwa ọcha n’ihi ọbara Jizọs Kraịst.+ Ka Chineke meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu.
2 Ọ bụ ya bụ Nna anyị. Ọ họọrọ unu maka na ọ bụ ihe o bu n’obi ime kemgbe.+ O ji mmụọ nsọ doo unu nsọ,+ ka unu wee na-erubere ya isi, dịkwa ọcha n’ihi ọbara Jizọs Kraịst.+ Ka Chineke meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu.