1 Pita 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Chineke ji mmụọ nsọ gwa ha na Kraịst ga-ata ahụhụ+ nakwa na ọ ga-emecha dịrị ebube. Ọ bụ ya mere ha ji na-agba mbọ ka ha chọpụta ihe ga-eme Kraịst na mgbe ihe ahụ ga-eme ya.+ 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:11 Ụlọ Nche,6/15/2002, p. 13
11 Chineke ji mmụọ nsọ gwa ha na Kraịst ga-ata ahụhụ+ nakwa na ọ ga-emecha dịrị ebube. Ọ bụ ya mere ha ji na-agba mbọ ka ha chọpụta ihe ga-eme Kraịst na mgbe ihe ahụ ga-eme ya.+