1 Pita 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụrụkwa na unu na-arịọ Nna anyị arịrịọ, onye na-ekpe onye ọ bụla ikpe maka otú o si kpaa àgwà, onye na-anaghịkwa ele mmadụ anya n’ihu,+ na-akpanụ àgwà otú na-egosi na unu na-atụ egwu Chineke+ n’oge unu bi nwa oge n’ụwa a. 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:17 Ụlọ Nche,7/1/1992, p. 15
17 Ọ bụrụkwa na unu na-arịọ Nna anyị arịrịọ, onye na-ekpe onye ọ bụla ikpe maka otú o si kpaa àgwà, onye na-anaghịkwa ele mmadụ anya n’ihu,+ na-akpanụ àgwà otú na-egosi na unu na-atụ egwu Chineke+ n’oge unu bi nwa oge n’ụwa a.