1 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 A kpọlitere ya n’ọnwụ,+ meekwa ka ọ dịrị ebube.+ Unu sikwa n’aka ya kwere na Chineke.+ N’ihi ya, nweenụ okwukwe ma chere Chineke.
21 A kpọlitere ya n’ọnwụ,+ meekwa ka ọ dịrị ebube.+ Unu sikwa n’aka ya kwere na Chineke.+ N’ihi ya, nweenụ okwukwe ma chere Chineke.