1 Pita 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma ọ bụrụgodị na unu ataa ahụhụ n’ihi na unu na-eme ihe dị mma, unu ga-enwe obi ụtọ.+ Ma, ka ihe na-atụ ndị ọzọ egwu ghara ịtụ unu egwu,* obi amapụkwala unu.+
14 Ma ọ bụrụgodị na unu ataa ahụhụ n’ihi na unu na-eme ihe dị mma, unu ga-enwe obi ụtọ.+ Ma, ka ihe na-atụ ndị ọzọ egwu ghara ịtụ unu egwu,* obi amapụkwala unu.+