1 Pita 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, achọghị m ka onye ọ bụla n’ime unu taa ahụhụ maka na o gburu mmadụ ma ọ bụ na o zuru ohi ma ọ bụ na ọ bụ onye ọjọọ, ma ọ bụkwanụ na ọ na-etinye anya n’ihe na-agbasaghị ya.+ 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:15 Teta!,2/8/2003, p. 24 Ụlọ Nche,6/15/1997, p. 30-31
15 Ma, achọghị m ka onye ọ bụla n’ime unu taa ahụhụ maka na o gburu mmadụ ma ọ bụ na o zuru ohi ma ọ bụ na ọ bụ onye ọjọọ, ma ọ bụkwanụ na ọ na-etinye anya n’ihe na-agbasaghị ya.+