1 Pita 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma ọ bụrụ na mmadụ na-ata ahụhụ maka na ọ bụ Onye Kraịst, ka ihere ghara ime ya,+ kama ka ọ na-ebi ndụ ka Onye Kraịst, si otú ahụ na-eto Chineke.
16 Ma ọ bụrụ na mmadụ na-ata ahụhụ maka na ọ bụ Onye Kraịst, ka ihere ghara ime ya,+ kama ka ọ na-ebi ndụ ka Onye Kraịst, si otú ahụ na-eto Chineke.