2 Pita 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi otú a anyị si mata ha nke ọma, Chineke enyela anyị ike ya, nyekwa anyị ihe niile anyị kwesịrị inwe iji na-efe ya. Ọ kpọrọ anyị+ maka na ọ dị ebube, nweekwa obiọma. 2 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:3 Ụlọ Nche,9/1/1997, p. 103/1/1990, p. 13
3 N’ihi otú a anyị si mata ha nke ọma, Chineke enyela anyị ike ya, nyekwa anyị ihe niile anyị kwesịrị inwe iji na-efe ya. Ọ kpọrọ anyị+ maka na ọ dị ebube, nweekwa obiọma.