2 Pita 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụkwa ya mere o ji mee ka anyị mara ọmarịcha nkwa ndị na-enweghị atụ o kwere,+ ka anyị wee dịrị ike otú ọ dị+ n’ihi nkwa ndị ahụ o kwere anyị maka na anyị anaghị eme omume ọjọọ ndị ụwa na-eme, nke agụụ ihe ọjọọ na-akpata. 2 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:4 Ụlọ Nche,9/1/1997, p. 10
4 Ọ bụkwa ya mere o ji mee ka anyị mara ọmarịcha nkwa ndị na-enweghị atụ o kwere,+ ka anyị wee dịrị ike otú ọ dị+ n’ihi nkwa ndị ahụ o kwere anyị maka na anyị anaghị eme omume ọjọọ ndị ụwa na-eme, nke agụụ ihe ọjọọ na-akpata.