2 Pita 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụrụ na unu ana-eme ihe ndị a, na-emekwa ha mgbe niile, unu ga-eji ihe unu ma nke ọma gbasara Onyenwe anyị Jizọs Kraịst na-arụ ihe dị mma, unu agaghịkwa anọ nkịtị.+ 2 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:8 Ụlọ Nche,9/1/1997, p. 118/15/1993, p. 17
8 Ọ bụrụ na unu ana-eme ihe ndị a, na-emekwa ha mgbe niile, unu ga-eji ihe unu ma nke ọma gbasara Onyenwe anyị Jizọs Kraịst na-arụ ihe dị mma, unu agaghịkwa anọ nkịtị.+