2 Pita 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, ọ napụtara Lọt, onye ezi omume,+ onye obi nọ na-agbawa maka ihe ọjọọ ndị na-enweghị ihe ha ji iwu kpọrọ na-eme n’asọghị anya.* 2 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:7 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1884 Ụlọ Nche,4/15/1990, p. 16-21
7 Ma, ọ napụtara Lọt, onye ezi omume,+ onye obi nọ na-agbawa maka ihe ọjọọ ndị na-enweghị ihe ha ji iwu kpọrọ na-eme n’asọghị anya.*