2 Pita 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’eziokwu, mgbe onye ezi omume a na-ahụ otú ndị o bi n’obodo ha si ebi ndụ jọgburu onwe ya, na-anụkwa ihe ndị ha na-ekwu, obi* na-ajọ ya ezigbo njọ kwa ụbọchị. 2 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Ụlọ Nche,4/15/1990, p. 16-21
8 N’eziokwu, mgbe onye ezi omume a na-ahụ otú ndị o bi n’obodo ha si ebi ndụ jọgburu onwe ya, na-anụkwa ihe ndị ha na-ekwu, obi* na-ajọ ya ezigbo njọ kwa ụbọchị.