2 Pita 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 karịchaa, ndị na-achọ idina ndị ọzọ ka ha mebie ha+ nakwa ndị na-elelị ndị isi.+ Ụjọ anaghị atụ ndị a ikwutọ ndị dị ebube n’ihi na ha dị ezigbote isi ike. 2 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:10 Ụlọ Nche,11/15/2008, p. 226/15/2000, p. 169/1/1997, p. 15-16
10 karịchaa, ndị na-achọ idina ndị ọzọ ka ha mebie ha+ nakwa ndị na-elelị ndị isi.+ Ụjọ anaghị atụ ndị a ikwutọ ndị dị ebube n’ihi na ha dị ezigbote isi ike.